Текст песни Gentle Dove feat. Standard - Echi
Просмотров: 5
0 чел. считают текст песни верным
0 чел. считают текст песни неверным
На этой странице находится текст песни Gentle Dove feat. Standard - Echi, а также перевод песни и видео или клип.
|
ntro Nobody can tell . Imakwa all these things Gentle Dove Standard nwannem oh Mmadu abulo chukwu mmadu bukwa mmadu ee Ihe onye metalu owere isi ya bulu n'uwa ya oh eh(×2) Onye ejina uwa eme onu eh onye ejina uwa eme onu eh oji uwa eme onu ejina ya eme onu onweghi onye na ihe echi ga Abu Ima ihe echi ga Abu? Ee amaghim o Gwanum ihe echi ga Abu? Eee ya Echi di ime oweghi onye ma ihe oga amuta Eee Amaghim oh Gwanum ihe echi ga Abu? Eee ya Agbabanam aka chineke agbabanam aka onye kelu uwa agbabanam aka anom n'ilu gi(×2) Mmadu abulo chukwu mmadu bukwa mmadu ee Ihe onye metalu owere isi ya bulu n'uwa ya oh eh(×2) |